Tab Article
EWU CHIỌMA Chiọma nwere ọtụtụ ewu Ọ hụrụ umuewu ya n’anya nke ukwuu Ọ ne-enyetụ ha nri nne ya siri. Ọ ne-egwurisa ha egwuriegwu, ne-etinye ha nri n’ọnụ ha ne-eri. O ne-etinyekwa ha ahihia ndu n’ọnụ ka ha taa, ma ha anaghi ata ya arụ na nkpisi aka. Otu ubọchi umuewu Chiọma riri nri Chiọma mgbe ọ gara ulọakwukwọ, takwaa ji nne Chiọma ma nke a emeghi ka ha na Chiọma ghara ibu ezi enyi.